1 Ihe E Mere 6:60 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 site n’ebo Benjamin, e nyekwara ha Giba+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Alemet+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Anatọt+ na ala ịta ahịhịa ya. Obodo ha niile bụ́ ndị e nyere ezinụlọ ha dị iche iche dị iri na atọ.+
60 site n’ebo Benjamin, e nyekwara ha Giba+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Alemet+ na ala ịta ahịhịa ya nakwa Anatọt+ na ala ịta ahịhịa ya. Obodo ha niile bụ́ ndị e nyere ezinụlọ ha dị iche iche dị iri na atọ.+