2 Samuel 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ụnwụ+ wee daa n’ụbọchị Devid ruo afọ atọ, site n’afọ ruo n’afọ; Devid wee jụọ Jehova ase. Jehova wee sị: “Ikpe ọbara mara Sọl na ụlọ ya, n’ihi na o gburu ndị Gibiọn.”+
21 Ụnwụ+ wee daa n’ụbọchị Devid ruo afọ atọ, site n’afọ ruo n’afọ; Devid wee jụọ Jehova ase. Jehova wee sị: “Ikpe ọbara mara Sọl na ụlọ ya, n’ihi na o gburu ndị Gibiọn.”+