1 Ihe E Mere 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Setan wee bilie imegide Izrel ma kpalie+ Devid ịgụ Izrel ọnụ. 1 Ihe E Mere 27:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Devid agụghị ndị gbara afọ iri abụọ gbadawa ọnụ, n’ihi na Jehova kwere nkwa ime ka Izrel dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+
23 Devid agụghị ndị gbara afọ iri abụọ gbadawa ọnụ, n’ihi na Jehova kwere nkwa ime ka Izrel dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+