Abụ Ọma 20:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ka o cheta onyinye inweta ihu ọma gị niile,+Ka ọ narakwa àjà nsure ọkụ gị dị ka à ga-asị na ọ bụ abụba.+ Sila.
3 Ka o cheta onyinye inweta ihu ọma gị niile,+Ka ọ narakwa àjà nsure ọkụ gị dị ka à ga-asị na ọ bụ abụba.+ Sila.