-
2 Samuel 19:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 site n’ịhụ ndị kpọrọ gị asị n’anya, sitekwa n’ịkpọ ndị hụrụ gị n’anya asị; n’ihi na i gosiwo taa na ndị isi na ndị na-eje ozi abụghịrị gị ihe ọ bụla, n’ihi na m maara nke ọma taa na a sị nnọọ na Absalọm dị ndụ ma anyị niile anwụchaa taa, mgbe ahụ, ọ gaara adị gị mma.
-