Levitikọs 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwanụ ụmụ Izrel okwu, sịnụ ha, ‘Ọ bụrụ na ihe esi nwoke n’ihe o ji bụrụ nwoke na-agbapụta, ihe ahụ na-agbapụta ya n’ahụ́+ bụ ihe na-adịghị ọcha. Ọnụ Ọgụgụ 5:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ọ bụla na-arịa ekpenta+ na onye ọ bụla ihe na-agbapụta n’ahụ́+ na onye ọ bụla mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha.+
2 “Gwanụ ụmụ Izrel okwu, sịnụ ha, ‘Ọ bụrụ na ihe esi nwoke n’ihe o ji bụrụ nwoke na-agbapụta, ihe ahụ na-agbapụta ya n’ahụ́+ bụ ihe na-adịghị ọcha.
2 “Nye ụmụ Izrel iwu ka ha si n’ebe unu mara ụlọikwuu kpọpụ onye ọ bụla na-arịa ekpenta+ na onye ọ bụla ihe na-agbapụta n’ahụ́+ na onye ọ bụla mkpụrụ obi nwụrụ anwụ mere ka ọ ghara ịdị ọcha.+