Abụ Ọma 107:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 E nwere ndị bi n’ọchịchịrị nakwa n’oké ọchịchịrị,+Bụ́ ndị mkpọrọ nọ ná mmekpa ahụ́, ndị a tụrụ ịgà.+
10 E nwere ndị bi n’ọchịchịrị nakwa n’oké ọchịchịrị,+Bụ́ ndị mkpọrọ nọ ná mmekpa ahụ́, ndị a tụrụ ịgà.+