Ekliziastis 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ dị mma ịga n’ụlọ iru uju karịa ịga n’ụlọ oriri,+ n’ihi na nke ahụ bụ njedebe mmadụ niile; onye dị ndụ kwesịkwara iburu ya n’obi.
2 Ọ dị mma ịga n’ụlọ iru uju karịa ịga n’ụlọ oriri,+ n’ihi na nke ahụ bụ njedebe mmadụ niile; onye dị ndụ kwesịkwara iburu ya n’obi.