Diuterọnọmi 34:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ụmụ Izrel wee kwaara Mozis ákwá ụbọchị iri atọ na mbara ọzara Moab.+ E mesịa, ụbọchị niile ha ji kwaara Mozis ákwá ma ruoro ya uju gwụchara.
8 Ụmụ Izrel wee kwaara Mozis ákwá ụbọchị iri atọ na mbara ọzara Moab.+ E mesịa, ụbọchị niile ha ji kwaara Mozis ákwá ma ruoro ya uju gwụchara.