2 Samuel 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eze wee sị: “Ọ̀ bụ na ọ dịghị onye ọzọ fọdụrụ n’ụlọ Sọl, ka m wee gosi ya obiọma Chineke?”+ Zaịba wee sị eze: “A ka nwere nwa Jọnatan, bụ́ onye dara ngwọrọ.”+
3 Eze wee sị: “Ọ̀ bụ na ọ dịghị onye ọzọ fọdụrụ n’ụlọ Sọl, ka m wee gosi ya obiọma Chineke?”+ Zaịba wee sị eze: “A ka nwere nwa Jọnatan, bụ́ onye dara ngwọrọ.”+