2 Samuel 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma Mefiboshet bi na Jeruselem, n’ihi na ọ bụ na tebụl eze ka ọ na-eri nri mgbe niile;+ ọ dakwara ngwọrọ.+ 1 Ihe E Mere 8:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nwa Jọnatan bụ Merib-bel.+ Ma Merib-bel mụrụ Maịka.+ 1 Ihe E Mere 9:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Nwa Jọnatan bụ Merib-bel.+ Ma Merib-bel mụrụ Maịka.+
13 Ma Mefiboshet bi na Jeruselem, n’ihi na ọ bụ na tebụl eze ka ọ na-eri nri mgbe niile;+ ọ dakwara ngwọrọ.+