Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 4:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ma Jọnatan,+ nwa Sọl, nwere nwa nwoke dara ngwọrọ.+ Afọ ise ka ọ gbara mgbe e si na Jezril+ zite ozi banyere Sọl na Jọnatan; onye na-elekọta ya wee kuru ya gbawa ọsọ, ma ka o ji ụjọ na-agba ọsọ, nwata ahụ dara wee daa ngwọrọ. Aha ya bụ Mefiboshet.+

  • 2 Samuel 9:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 Mgbe Mefiboshet nwa Jọnatan nwa Sọl bịakwutere Devid, o gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala wee kpọọ isiala.+ Devid wee sị: “Mefiboshet!” o wee sị: “Lee ohu gị.”

  • 2 Samuel 19:24
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 24 Ma Mefiboshet+ nwa nwa Sọl gbadatara izute eze; ọ saghị ụkwụ+ ya,* o dozighịkwa afụ ọnụ ya,*+ ọ sụghịkwa uwe ya mmiri malite n’ụbọchị eze pụrụ ruo n’ụbọchị ọ lọtara n’udo.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya