1 Samuel 29:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ndị Filistia+ wee kpọkọta ndị agha ha niile n’Efek. Ma ndị Izrel mara ụlọikwuu ha n’akụkụ isi iyi dị na Jezril.+ 1 Samuel 29:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Devid wee bilie n’isi ụtụtụ, ya na ndị ikom ya, ka ha lawa n’ụtụtụ+ wee laghachi n’ala ndị Filistia; ndị Filistia wee gbagoo Jezril.+
29 Ndị Filistia+ wee kpọkọta ndị agha ha niile n’Efek. Ma ndị Izrel mara ụlọikwuu ha n’akụkụ isi iyi dị na Jezril.+
11 Devid wee bilie n’isi ụtụtụ, ya na ndị ikom ya, ka ha lawa n’ụtụtụ+ wee laghachi n’ala ndị Filistia; ndị Filistia wee gbagoo Jezril.+