1 Samuel 29:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị Filistia+ wee kpọkọta ndị agha ha niile n’Efek. Ma ndị Izrel mara ụlọikwuu ha n’akụkụ isi iyi dị na Jezril.+
29 Ndị Filistia+ wee kpọkọta ndị agha ha niile n’Efek. Ma ndị Izrel mara ụlọikwuu ha n’akụkụ isi iyi dị na Jezril.+