2 Samuel 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe Mefiboshet nwa Jọnatan nwa Sọl bịakwutere Devid, o gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala wee kpọọ isiala.+ Devid wee sị: “Mefiboshet!” o wee sị: “Lee ohu gị.” 2 Samuel 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Eze wee sị Zaịba: “Lee! Ihe niile bụ́ nke Mefiboshet bụzi nke gị.”+ Zaịba wee sị: “Ana m akpọrọ gị isiala.+ Ka ihe m dị gị mma, onyenwe m eze.”
6 Mgbe Mefiboshet nwa Jọnatan nwa Sọl bịakwutere Devid, o gburu ikpere n’ala ozugbo, kpudo ihu n’ala wee kpọọ isiala.+ Devid wee sị: “Mefiboshet!” o wee sị: “Lee ohu gị.”
4 Eze wee sị Zaịba: “Lee! Ihe niile bụ́ nke Mefiboshet bụzi nke gị.”+ Zaịba wee sị: “Ana m akpọrọ gị isiala.+ Ka ihe m dị gị mma, onyenwe m eze.”