Jenesis 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya. Ọpụpụ 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Onye ọ bụla kụgburu mmadụ, a ghaghị igbu ya.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ mkpirikpi ígwè ka o ji kụgbuo ya, o gburu ọchụ.+ A ghaghị igbu onye ahụ gburu ọchụ.+ Ọnụ Ọgụgụ 35:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 “‘Onye ọ bụla nke gburu mkpụrụ obi, a ga-egbu ya dị ka onye gburu ọchụ+ n’ọnụ ndị akaebe,+ otu onye akaebe agaghị enwe ike ịgbagide mkpụrụ obi akaebe ka e wee gbuo ya.
6 Onye ọ bụla nke na-awụfu ọbara mmadụ, mmadụ ga-awụfu ọbara ya,+ n’ihi na Chineke kere mmadụ n’oyiyi ya.
16 “‘Ọ bụrụ na ọ bụ mkpirikpi ígwè ka o ji kụgbuo ya, o gburu ọchụ.+ A ghaghị igbu onye ahụ gburu ọchụ.+
30 “‘Onye ọ bụla nke gburu mkpụrụ obi, a ga-egbu ya dị ka onye gburu ọchụ+ n’ọnụ ndị akaebe,+ otu onye akaebe agaghị enwe ike ịgbagide mkpụrụ obi akaebe ka e wee gbuo ya.