1 Ihe E Mere 13:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Igbe ezi Chineke wee dịrị n’ezinụlọ Obed-idọm, n’ụlọ ya,+ ruo ọnwa atọ; Jehova wee na-agọzi+ ezinụlọ Obed-idọm na ihe niile o nwere. 1 Ihe E Mere 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Devid+ na ndị okenye Izrel+ na ndị isi+ nke otu puku otu puku ndị agha ji ọṅụ+ soro na-aga ka ha wee si n’ụlọ Obed-idọm bugote igbe ọgbụgba ndụ Jehova.+
14 Igbe ezi Chineke wee dịrị n’ezinụlọ Obed-idọm, n’ụlọ ya,+ ruo ọnwa atọ; Jehova wee na-agọzi+ ezinụlọ Obed-idọm na ihe niile o nwere.
25 Devid+ na ndị okenye Izrel+ na ndị isi+ nke otu puku otu puku ndị agha ji ọṅụ+ soro na-aga ka ha wee si n’ụlọ Obed-idọm bugote igbe ọgbụgba ndụ Jehova.+