1 Samuel 2:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Samuel nọ na-eje ozi+ n’ihu Jehova mgbe ọ bụ nwa okoro. Ọ na-eyi efọd e ji ákwà linin mee.+ 1 Ihe E Mere 15:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Devid yi uwe elu na-enweghị aka nke e ji ezigbo ákwà kwaa, tinyekwara ndị Livaị niile bu Igbe ahụ nakwa ndị ọbụ abụ nakwa Kenanaya+ bụ́ onyeisi na-ahụ maka ihe ndị ọbụ abụ na-ebu;+ ma Devid yikwa efọd+ e ji ákwà linin kwaa.
27 Devid yi uwe elu na-enweghị aka nke e ji ezigbo ákwà kwaa, tinyekwara ndị Livaị niile bu Igbe ahụ nakwa ndị ọbụ abụ nakwa Kenanaya+ bụ́ onyeisi na-ahụ maka ihe ndị ọbụ abụ na-ebu;+ ma Devid yikwa efọd+ e ji ákwà linin kwaa.