-
1 Samuel 18:4Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
4 Jọnatan yipụkwara uwe elu na-enweghị aka o yi, chịnye ya Devid, chịnyekwa ya uwe mwụda ya, nyekwa ya mma agha ya na ụta ya na ájị̀ ya.
-
-
1 Samuel 20:20Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
20 Ma mụ onwe m ga-agbapụ akụ́ atọ n’otu akụkụ ya, gbaga ha n’ebe m chọrọ ka ha gaa.
-