1 Ihe E Mere 19:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee ruo mgbe e mesịrị na Nehash+ eze ụmụ Amọn nwụrụ, nwa ya wee malite ịchị n’ọnọdụ ya.+