1 Ihe E Mere 19:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụmụ Amọn wee malite ịpụta na ịhazi onwe ha n’usoro iji buo agha n’ọnụ ụzọ obodo ahụ, ma ndị eze+ bịaranụ nọ naanị ha n’ọhịa.
9 Ụmụ Amọn wee malite ịpụta na ịhazi onwe ha n’usoro iji buo agha n’ọnụ ụzọ obodo ahụ, ma ndị eze+ bịaranụ nọ naanị ha n’ọhịa.