1 Ihe E Mere 19:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Joab na ndị ya na ha so wee garukwuo ndị Siria nso ibuso ha agha,+ ha wee si n’ihu ya gbaa ọsọ.+