2 Samuel 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee bubata igbe Jehova ma dọba ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu nke Devid mara maka ya;+ e mesịa, Devid chụrụ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova. 2 Samuel 7:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+
17 Ha wee bubata igbe Jehova ma dọba ya n’ebe ọ ga na-adị n’ụlọikwuu nke Devid mara maka ya;+ e mesịa, Devid chụrụ àjà nsure ọkụ+ na àjà udo+ n’ihu Jehova.
2 eze sịrị Netan+ onye amụma: “Lee, m bi n’ụlọ e ji osisi sida+ wuo ma igbe ezi Chineke dọrọ n’etiti ákwà ụlọikwuu.”+