Jenesis 19:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ha wee gbaa nna ha mmanya n’abalị ahụ;+ nke ada wee banye, ya na nna ya wee dinaa, ma ọ maghị mgbe o dinaara na mgbe o biliri. Ilu 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-akwa emo ka mmanya bụ,+ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu bụ onye mkpọtụ,+ onye ọ bụla nke ọ na-eme ka ọ kpafuo amaghị ihe.+ Hosia 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ịkwa iko na mmanya ochie na mmanya ọhụrụ na-anapụ ezi uche.+
33 Ha wee gbaa nna ha mmanya n’abalị ahụ;+ nke ada wee banye, ya na nna ya wee dinaa, ma ọ maghị mgbe o dinaara na mgbe o biliri.
20 Onye na-akwa emo ka mmanya bụ,+ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu bụ onye mkpọtụ,+ onye ọ bụla nke ọ na-eme ka ọ kpafuo amaghị ihe.+