2 Samuel 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gịnị mere i ji leghara okwu Jehova anya site n’ime ihe jọrọ njọ+ n’anya ya? I ji mma agha gbuo Yuraya onye Het,+ i wee kpọrọ nwunye ya ka ọ bụrụ nwunye gị,+ ma i ji mma agha nke ụmụ Amọn gbuo ya.
9 Gịnị mere i ji leghara okwu Jehova anya site n’ime ihe jọrọ njọ+ n’anya ya? I ji mma agha gbuo Yuraya onye Het,+ i wee kpọrọ nwunye ya ka ọ bụrụ nwunye gị,+ ma i ji mma agha nke ụmụ Amọn gbuo ya.