1 Samuel 25:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Mgbe nke ahụ gasịrị, ihe dị ka ụbọchị iri gafere, Jehova tiri Nebal ihe,+ o wee nwụọ. 2 Samuel 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Jehova wee mee ka e nwee ọrịa na-efe efe+ n’Izrel malite n’ụtụtụ ruo n’oge a kara aka, nke mere ka puku mmadụ iri asaa n’ime ndị Izrel nwụọ+ malite na Dan ruo Bia-shiba.+
15 Jehova wee mee ka e nwee ọrịa na-efe efe+ n’Izrel malite n’ụtụtụ ruo n’oge a kara aka, nke mere ka puku mmadụ iri asaa n’ime ndị Izrel nwụọ+ malite na Dan ruo Bia-shiba.+