2 Samuel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwa ya nke abụọ bụ Kiliab+ nke Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel mụrụ, nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ. 1 Ihe E Mere 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka+ ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ,+ nke anọ bụ Adọnaịja+ nwa Hagit,+
3 Nwa ya nke abụọ bụ Kiliab+ nke Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel mụrụ, nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ.