1 Samuel 25:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Abigel+ wee mee ngwa bilie nọkwasị+ n’elu ịnyịnya ibu, ya na ụmụ nwaanyị ise na-ejere ya ozi, bụ́ ndị ji ụkwụ na-abịa ya n’azụ; o wee soro ndị ozi Devid wee ghọọ nwunye ya.
42 Abigel+ wee mee ngwa bilie nọkwasị+ n’elu ịnyịnya ibu, ya na ụmụ nwaanyị ise na-ejere ya ozi, bụ́ ndị ji ụkwụ na-abịa ya n’azụ; o wee soro ndị ozi Devid wee ghọọ nwunye ya.