Jenesis 24:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 E mesịa, Ribeka na ụmụ agbọghọ na-ejere ya ozi+ biliri wee nọkwasị na kamel+ sowe nwoke ahụ n’azụ; onye ahụ na-eje ozi wee kpọrọ Ribeka lawa.
61 E mesịa, Ribeka na ụmụ agbọghọ na-ejere ya ozi+ biliri wee nọkwasị na kamel+ sowe nwoke ahụ n’azụ; onye ahụ na-eje ozi wee kpọrọ Ribeka lawa.