1 Ndị Eze 21:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ikpeazụ, Jezibel+ nwunye ya bịakwutere ya wee sị ya: “Gịnị mere i ji enwe mwute na mmụọ gị,+ i kweghịkwa eri nri?”
5 N’ikpeazụ, Jezibel+ nwunye ya bịakwutere ya wee sị ya: “Gịnị mere i ji enwe mwute na mmụọ gị,+ i kweghịkwa eri nri?”