Nehemaya 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eze wee sị m: “Gịnị mere ihu gị ji gbarụọ agbarụọ+ ebe ọ bụ na ị naghị arịa ọrịa? Ọ dịghị ihe ọzọ ma ọ́ bụghị na obi adịghị gị mma.”+ Egwu wee jide m nke ukwuu.
2 Eze wee sị m: “Gịnị mere ihu gị ji gbarụọ agbarụọ+ ebe ọ bụ na ị naghị arịa ọrịa? Ọ dịghị ihe ọzọ ma ọ́ bụghị na obi adịghị gị mma.”+ Egwu wee jide m nke ukwuu.