1 Ihe E Mere 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Devid+ bụ́ ndị a mụụrụ ya na Hibrọn:+ ọkpara ya bụ Amnọn,+ onye Ahịnoam+ nwaanyị Jezril+ mụrụ, nke abụọ bụ Daniel, onye Abigel+ nwaanyị Kamel+ mụrụ, 1 Ihe E Mere 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ndị a niile bụ ụmụ Devid ma e wezụga ụmụ ndị iko ya mụrụ, nakwa Tema+ nwanne ha nwaanyị.
3 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Devid+ bụ́ ndị a mụụrụ ya na Hibrọn:+ ọkpara ya bụ Amnọn,+ onye Ahịnoam+ nwaanyị Jezril+ mụrụ, nke abụọ bụ Daniel, onye Abigel+ nwaanyị Kamel+ mụrụ,