Job 24:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Anya onye na-akwa iko+ anọwo na-echere mgbe chi jiri,+Na-asị, ‘Ọ dịghị anya ga-ahụ m!’+Ọ na-ekpuchikwa ihu ya. Jọn 3:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na onye na-eme ihe ọjọọ+ kpọrọ ìhè ahụ asị, ọ dịghịkwa abịa n’ìhè ahụ, ka e wee ghara ịkatọ ọrụ ya.+
15 Anya onye na-akwa iko+ anọwo na-echere mgbe chi jiri,+Na-asị, ‘Ọ dịghị anya ga-ahụ m!’+Ọ na-ekpuchikwa ihu ya.
20 N’ihi na onye na-eme ihe ọjọọ+ kpọrọ ìhè ahụ asị, ọ dịghịkwa abịa n’ìhè ahụ, ka e wee ghara ịkatọ ọrụ ya.+