2 Samuel 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka nke a na-eme, a mụụrụ Devid ụmụ ndị ikom+ na Hibrọn,+ ọkpara ya bụ Amnọn,+ onye Ahịnoam+ nwaanyị Jezril mụrụ. 1 Ihe E Mere 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Devid+ bụ́ ndị a mụụrụ ya na Hibrọn:+ ọkpara ya bụ Amnọn,+ onye Ahịnoam+ nwaanyị Jezril+ mụrụ, nke abụọ bụ Daniel, onye Abigel+ nwaanyị Kamel+ mụrụ,
2 Ka nke a na-eme, a mụụrụ Devid ụmụ ndị ikom+ na Hibrọn,+ ọkpara ya bụ Amnọn,+ onye Ahịnoam+ nwaanyị Jezril mụrụ.
3 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Devid+ bụ́ ndị a mụụrụ ya na Hibrọn:+ ọkpara ya bụ Amnọn,+ onye Ahịnoam+ nwaanyị Jezril+ mụrụ, nke abụọ bụ Daniel, onye Abigel+ nwaanyị Kamel+ mụrụ,