Ilu 26:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka olu ya dị ụtọ,+ ekwetala ihe o kwuru,+ n’ihi na ihe arụ asaa+ dị n’obi ya. Ilu 26:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Aghụghọ na-ekpuchi ịkpọasị. A ga-ekpughe ajọ omume ya n’ọgbakọ.+
25 Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka olu ya dị ụtọ,+ ekwetala ihe o kwuru,+ n’ihi na ihe arụ asaa+ dị n’obi ya.