2 Samuel 13:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma Absalọm gbapụrụ wee gbaga Geshọ;+ o wee nọọ n’ebe ahụ afọ atọ. Ilu 28:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Onye ikpe ọmụma nke ọbara mkpụrụ obi ọ wụfuru na-anyịgbu, ya onwe ya ga-agbaba n’olulu.+ Ka onye ọ bụla ghara igbochi ya.
17 Onye ikpe ọmụma nke ọbara mkpụrụ obi ọ wụfuru na-anyịgbu, ya onwe ya ga-agbaba n’olulu.+ Ka onye ọ bụla ghara igbochi ya.