Jenesis 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee, ị na-achụpụ m taa n’elu ala, a ga-ezopụkwa m n’ihu gị;+ m ga-aghọkwa onye na-awagharị awagharị+ na onye gbara ọsọ n’ụwa, o dokwara anya na onye ọ bụla hụrụ m ga-egbu m.”+
14 Lee, ị na-achụpụ m taa n’elu ala, a ga-ezopụkwa m n’ihu gị;+ m ga-aghọkwa onye na-awagharị awagharị+ na onye gbara ọsọ n’ụwa, o dokwara anya na onye ọ bụla hụrụ m ga-egbu m.”+