Job 34:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na o mee ka ebe niile daa jụụ, ònye pụrụ ịma ya ikpe?Ọ bụrụkwa na o wepụ ihu ya,+ ònye pụrụ ịhụ ya,Ma ọ̀ bụ otu mba+ ma ọ̀ bụ otu onye ka o wepụụrụ ya, ọ bụ otu ihe ahụ? Aịzaya 59:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+ Maịka 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+
29 Ọ bụrụ na o mee ka ebe niile daa jụụ, ònye pụrụ ịma ya ikpe?Ọ bụrụkwa na o wepụ ihu ya,+ ònye pụrụ ịhụ ya,Ma ọ̀ bụ otu mba+ ma ọ̀ bụ otu onye ka o wepụụrụ ya, ọ bụ otu ihe ahụ?
2 Ee e, kama ọ bụ njehie unu bụ ihe na-ekewa unu na Chineke unu,+ ọ bụkwa mmehie unu mere o ji wepụ ihu ya n’ebe unu nọ ka ọ ghara ige unu ntị.+
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+