Ọnụ Ọgụgụ 35:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 “‘Ọ bụ onye ọbọ+ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ. Ya onwe ya ga-egbu ya mgbe ọ bụla o nwetara ya. Ọnụ Ọgụgụ 35:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 onye ọbọ+ ọbara ewee hụ ya ná mpụga ókèala nke obodo ahụ ọ gbagara, onye ọbọ ọbara ahụ ewee gbuo onye ahụ gburu mmadụ, ikpe ọbara amaghị ya. Diuterọnọmi 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ma ọ́ bụghị ya, ebe ọ bụ na obi dị onye ọbọ+ ọbara ọkụ, o nwere ike ịchụwa onye ahụ gburu mmadụ ma chụkwute ya, ebe ọ bụ na ụzọ dị anya; o nwekwara ike igbu mkpụrụ obi ya, ọ bụ ezie na ikpe ọnwụ amaghị ya,+ n’ihi na ọ kpọbughị ya asị.
19 “‘Ọ bụ onye ọbọ+ ọbara ga-egbu onye ahụ gburu ọchụ. Ya onwe ya ga-egbu ya mgbe ọ bụla o nwetara ya.
27 onye ọbọ+ ọbara ewee hụ ya ná mpụga ókèala nke obodo ahụ ọ gbagara, onye ọbọ ọbara ahụ ewee gbuo onye ahụ gburu mmadụ, ikpe ọbara amaghị ya.
6 Ma ọ́ bụghị ya, ebe ọ bụ na obi dị onye ọbọ+ ọbara ọkụ, o nwere ike ịchụwa onye ahụ gburu mmadụ ma chụkwute ya, ebe ọ bụ na ụzọ dị anya; o nwekwara ike igbu mkpụrụ obi ya, ọ bụ ezie na ikpe ọnwụ amaghị ya,+ n’ihi na ọ kpọbughị ya asị.