2 Samuel 13:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ma Absalọm gbapụrụ wee gbaga Geshọ;+ o wee nọọ n’ebe ahụ afọ atọ. 2 Samuel 14:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Joab wee bilie gaa Geshọ+ wee kpọlata Absalọm na Jeruselem.+