Diuterọnọmi 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Jeya+ nwa Manase weere ógbè Agọb+ dum ruo n’ókè ndị Geshọ+ na ndị Meaka,+ o wee jiri aha ya gụọ obodo nta ndị dị na Beshan aha, ya bụ, Havọt-jeya,+ ruo taa. 2 Samuel 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nwa ya nke abụọ bụ Kiliab+ nke Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel mụrụ, nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ. 2 Samuel 13:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ma Absalọm gbapụrụ ka ọ gakwuru Talmaị+ nwa Amaịhọd eze Geshọ.+ Devid nọ na-eruru nwa ya uju+ ụbọchị niile.
14 “Jeya+ nwa Manase weere ógbè Agọb+ dum ruo n’ókè ndị Geshọ+ na ndị Meaka,+ o wee jiri aha ya gụọ obodo nta ndị dị na Beshan aha, ya bụ, Havọt-jeya,+ ruo taa.
3 Nwa ya nke abụọ bụ Kiliab+ nke Abigel+ nwunye Nebal onye Kamel mụrụ, nke atọ bụ Absalọm+ nwa Meaka ada Talmaị+ bụ́ eze Geshọ.
37 Ma Absalọm gbapụrụ ka ọ gakwuru Talmaị+ nwa Amaịhọd eze Geshọ.+ Devid nọ na-eruru nwa ya uju+ ụbọchị niile.