Ilu 17:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onyinye bụ nkume e ji enweta ihu ọma n’anya onye nwe ya.+ Ebe ọ bụla ọ tụgharịrị, ọ na-enwe ihe ịga nke ọma.+ Ilu 18:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onyinye mmadụ ga-emeghere ya oghere buru ibu,+ ọ ga-edugakwa ya ọbụna n’ihu ndị ukwu.+
8 Onyinye bụ nkume e ji enweta ihu ọma n’anya onye nwe ya.+ Ebe ọ bụla ọ tụgharịrị, ọ na-enwe ihe ịga nke ọma.+