2 Samuel 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị ala ahụ niile nọ na-akwa ákwá n’olu dara ụda,+ mmadụ niile nọkwa na-agafe, eze guzo n’akụkụ ndagwurugwu Kidrọn,+ mmadụ niile nọkwa na-agabiga n’okporo ụzọ sara mbara e si aga n’ala ịkpa.
23 Ndị ala ahụ niile nọ na-akwa ákwá n’olu dara ụda,+ mmadụ niile nọkwa na-agafe, eze guzo n’akụkụ ndagwurugwu Kidrọn,+ mmadụ niile nọkwa na-agabiga n’okporo ụzọ sara mbara e si aga n’ala ịkpa.