Jenesis 26:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 E mesịa, Abimelek si na Gira bịakwute ya, ya na Ahọzat bụ́ ezigbo enyi ya nakwa Faịkọl onyeisi ndị agha ya.+ 1 Ndị Eze 4:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Azaraya nwa Netan+ bụ onyeisi ndị nnọchiteanya eze, Zebọd nwa Netan bụ onye nchụàjà, enyi+ eze; Ilu 17:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ezi enyi nwere ịhụnanya mgbe niile,+ ọ bụkwa nwanne a mụrụ maka oge nsogbu.+ Ilu 18:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 E nwere ndị enyi na-achọkarị ịkụrisị ibe ha,+ ma e nwere enyi nke na-arapara n’ahụ́ karịa nwanne.+
26 E mesịa, Abimelek si na Gira bịakwute ya, ya na Ahọzat bụ́ ezigbo enyi ya nakwa Faịkọl onyeisi ndị agha ya.+
24 E nwere ndị enyi na-achọkarị ịkụrisị ibe ha,+ ma e nwere enyi nke na-arapara n’ahụ́ karịa nwanne.+