2 Samuel 15:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Ma ọ bụrụ na ị laghachi n’obodo wee sị Absalọm, ‘Eze, abụ m ohu gị. Abụ m ohu nna gị mgbe mbụ, ee, abụ m ohu ya n’oge ahụ, ma ugbu a, abụzi m ohu gị,’+ ị ga-emebiri+ m ndụmọdụ Ahitofel. Ilu 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+
34 Ma ọ bụrụ na ị laghachi n’obodo wee sị Absalọm, ‘Eze, abụ m ohu gị. Abụ m ohu nna gị mgbe mbụ, ee, abụ m ohu ya n’oge ahụ, ma ugbu a, abụzi m ohu gị,’+ ị ga-emebiri+ m ndụmọdụ Ahitofel.
15 Onye ọ bụla nke na-amaghị ihe na-ekweta okwu niile,+ ma onye maara ihe na-echebara nzọụkwụ ya echiche.+