Diuterọnọmi 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 otú o si zute gị n’ụzọ wee gbuo ndị niile na-adịghị agasi ike bụ́ ndị nọ n’azụ azụ gị, mgbe ike gwụrụ gị, i wee daa mbà; ọ tụghịkwa egwu Chineke.+ 2 Samuel 16:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ikpeazụ, eze na ndị niile ya na ha so bịarutere, ike gwụsịkwara ha. Ha wee tụrụ ndụ n’ebe ahụ.+
18 otú o si zute gị n’ụzọ wee gbuo ndị niile na-adịghị agasi ike bụ́ ndị nọ n’azụ azụ gị, mgbe ike gwụrụ gị, i wee daa mbà; ọ tụghịkwa egwu Chineke.+