Ekliziastis 8:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma, n’agbanyeghị na ọ dị otú a, ahụwo m ka a na-eli ndị ajọ omume,+ ahụwokwa m otú ha si abata na otú ha si apụ n’ebe nsọ,+ e wee chefuo ha n’obodo nke ha nọ na ya mee ihe ọjọọ.+ Nke a kwa bụ ihe efu.
10 Ma, n’agbanyeghị na ọ dị otú a, ahụwo m ka a na-eli ndị ajọ omume,+ ahụwokwa m otú ha si abata na otú ha si apụ n’ebe nsọ,+ e wee chefuo ha n’obodo nke ha nọ na ya mee ihe ọjọọ.+ Nke a kwa bụ ihe efu.