12 Ma nwoke ahụ sịrị Joab: “Ọ bụrụgodị na a tụọ otu puku mkpụrụ ego ọlaọcha n’ihe ọ̀tụ̀tụ̀ wụnye m n’ọbụ aka, agaghị m esetị aka m metụ nwa eze; n’ihi na ọ bụ ná ntị anyị ka eze nyere gị na Abishaị na Ịtaị iwu, sị, ‘Lezienụ anya, onye ọ sọrọ gị bụrụ, banyere nwa okorobịa ahụ bụ́ Absalọm.’+