2 Samuel 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Abna wee sị Devid: “Ka m bilie gaa kpọkọta Izrel dum ka ha bịakwute onyenwe m eze, ka gị na ha gbaa ndụ, ị ga-abụkwa eze ndị niile na-agụ mkpụrụ obi gị agụụ.”+ Devid wee zipụ Abna, o wee lawa n’udo.+
21 Abna wee sị Devid: “Ka m bilie gaa kpọkọta Izrel dum ka ha bịakwute onyenwe m eze, ka gị na ha gbaa ndụ, ị ga-abụkwa eze ndị niile na-agụ mkpụrụ obi gị agụụ.”+ Devid wee zipụ Abna, o wee lawa n’udo.+