2 Samuel 16:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E mesịa, Absalọm sịrị Ahitofel: “Nyenụ m ndụmọdụ.+ Gịnị ka anyị ga-eme?” Ilu 11:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Mgbe a na-enweghị ezi ntụziaka, ndị mmadụ na-ada;+ ma ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-eme ka e nwee nzọpụta.+ Ilu 20:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ịma mma nke ụmụ okorobịa bụ ike ha,+ ịma mma nke ndị agadi bụkwa isi awọ́ ha.+
14 Mgbe a na-enweghị ezi ntụziaka, ndị mmadụ na-ada;+ ma ọtụtụ ndị ndụmọdụ na-eme ka e nwee nzọpụta.+